Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOSHUA 18:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOSHUA 18:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Họpụtanụ ndị ikom atọ site nʼebo ọbụla, ndị m ga-eziga ka ha gaa jegharịa nʼala niile ahụ, dee ya nʼakwụkwọ nkọwa otu ihe nketa ọbụla si dị, nʼakụkụ ya niile. Mgbe ahụ, ha ga-alọghachikwute m.

JOSHUA 18:4 IGBOB (Bible Nso)

Doronu onwe-unu ndikom atọ inọrọ ebo ọ bula: m'gēziga kwa ha, ha gēbili kwa, jegharia n'ala nka, de ya n'akwukwọ dika ihe-nketa-ha si di; ha gābiakutekwam.