JOSHUA 18:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 18:2 IGBOB (Bible Nso)
Ebo asa we fọdu n'etiti umu Israel, ndi anēkeghi ihe-nketa-ha.
Kekọrịta
JOSHUA 18 IGBOBJOSHUA 18:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma e nwekwara ebo Izrel asaa a na-ekenyebeghị ala nke ha dịka ihe nketa.
Kekọrịta
JOSHUA 18 BIU