JOSHUA 13:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOSHUA 13:2 IGBOB (Bible Nso)
Nka bu ala nke fọduru: buruburu-ala nile nke ndi Filistia, na ndi Geshua nile
JOSHUA 13:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị a bụ ala nke fọdụrụ unu ga-enweta: “ala ndị Filistia niile na ala ndị Geshua niile