JOSHUA 1:2-3
JOSHUA 1:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mosis, odibo m anwụọla. Ugbu a, jikere onwe gị, meekwa ka ndị m jikere ịgafe ofe ọzọ nke osimiri Jọdan, ịbanye nʼala ahụ m na-aga inye ha, bụ ndị Izrel. Ana m agwa gị ihe m gwara Mosis mgbe ọ dị ndụ sị, Ebe ọbụla unu ga-azọkwasị ụkwụ unu nʼala, ala ahụ ga-abụ nke unu.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 1