JOSHUA 1:11
JOSHUA 1:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Jegharịanụ nʼetiti ebe obibi ụmụ Izrel gwa mmadụ niile okwu sị ha ‘Dozierenụ onwe unu ihe unu ga-eri nʼụzọ, nʼihi na nʼime ụbọchị atọ, anyị ga-agafe osimiri Jọdan, imeri na inweta ala ahụ ONYENWE ANYị bụ Chineke na-enye unu.’ ”
Kesaa
Gụọ JOSHUA 1