JOSHUA 1:1-2
JOSHUA 1:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe Mosis, bụ odibo ONYENWE ANYị nwụrụ, ONYENWE ANYị gwara Joshua nwa Nun, onye na-enyere Mosis aka okwu sị, “Mosis, odibo m anwụọla. Ugbu a, jikere onwe gị, meekwa ka ndị m jikere ịgafe ofe ọzọ nke osimiri Jọdan, ịbanye nʼala ahụ m na-aga inye ha, bụ ndị Izrel.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 1JOSHUA 1:1-2 Bible Nso (IGBOB)
O rue, mb͕e ọnwu Moses, bú orù Jehova, gasiri, na Jehova gwara Joshua nwa Nun, bú onye nējere Moses ozi, okwu, si, Moses, bú orùm anwuruwo; ma ub͕u a bilie, gabiga Jọdan nka, gi onwe-gi, na ndi nke a nile, rue ala ahu nke Mu onwem nēnye ha, bú umu Israel.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 1