JONA 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JONA 4:3 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a, Jehova, biko, wepu ndum n'arum; n'ihi na ọ kam nma inwu ọnwu kari idi ndu.
JONA 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, O, ONYENWE ANYị napụ m ndụ m. Ọ ga-adị m mma ịnwụ anwụ karịa ịdị ndụ.”