JOEL 2:32
JOEL 2:32 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha ONYENWE ANYị ka a ga-azọpụta. Nʼihi na ọ bụ nʼelu ugwu Zayọn, na nʼime Jerusalem ka mgbapụta ga-adị, dịka ONYENWE ANYị kwuru ya. Mgbapụta a ga-adịkwara ndị fọdụrụ ndụ, bụ ndị ahụ ONYENWE ANYị na-akpọ.
Kesaa
Gụọ JOEL 2