JOB 9:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 9:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amamihe ya dị ukwuu, ike ya sara mbara, onye guzogidere ya ma hapụ imerụ ahụ?
Kesaa
JOB 9 BIUJOB 9:4 IGBOB (Bible Nso)
O nwere obi nke mara ihe, Ọ nāb͕a kwa ume n'ike: Ònye mere onwe-ya ka o sie ike imegide Ya, we nọ n'udo?
Kesaa
JOB 9 IGBOB