JOB 8:20-21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 8:20-21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie Chineke anaghị agbakụta onye ụzọ ya ziri ezi azụ, maọbụ gbaa aka onye ajọ omume ume. Ọ ga-eme ka ọnụ gị jupụta nʼọchị. Ọ ga-eme ka mkpu ọṅụ si nʼegbugbere ọnụ gị pụta.
Kesaa
JOB 8 BIUJOB 8:20-21 IGBOB (Bible Nso)
Le, Chineke agaghi-aju onye zuru okè, Ọ gaghi-ejide kwa aka ndi nēme ihe ọjọ. Rue mb͕e Ọ gēwere ichì-ọchì mejue ọnu-gi, Were kwa iti-nkpu mejue eb͕ub͕ere-ọnu-gi.
Kesaa
JOB 8 IGBOB