JOB 7:17-18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 7:17-18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị ka mmadụ bụ i ji na-agụ ya dịka ihe, i ji na-elenye anya nʼihe gbasara ya, i ji na-enyocha ya ụtụtụ niile, ma na-anwale ya mgbe mgbe?
Kesaa
JOB 7 BIUJOB 7:17-18 IGBOB (Bible Nso)
Gini ka madu bu, na I nēme ya ka ọ di uku, Na I nātukwasi kwa ya obi-Gi, Na I nēleta kwa ya ututu nile, Na I nānwaputa ya na mb͕e dikarisiri ntà nile?
Kesaa
JOB 7 IGBOB