Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 6:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 6:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Zienụ m ihe ga-eme ka m mechie ọnụ, gosi m ebe m si mejọọ.

JOB 6:24 IGBOB (Bible Nso)

Zínum ihe, mu onwem gāb͕a kwa nkiti: Me-kwa-num ka m'ghọta ihe m'mehieworo n'amaghi-ama.