Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 6:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 6:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Onye ọbụla nʼejichi ebere site nʼebe enyi ya nọ na-agbakụta egwu Onye pụrụ ime ihe niile azụ.

JOB 6:14 IGBOB (Bible Nso)

Onye obi nālọ ya miri kwesiri inwe ebere site n'aka eyì-ya; Bú onye nārapu kwa egwu Onye Nke puru ime ihe nile.