JOB 5:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 5:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-anapụta gị site nʼụzọ nsogbu isii, mee ka ihe ọjọọ hapụ irute gị na nsogbu nke asaa.
Kesaa
JOB 5 BIUJOB 5:19 IGBOB (Bible Nso)
Nime nkpab͕u isi ka Ọ gānaputa gi; Ọzọ, n'asa ihe ọjọ agaghi-emetu gi aru.
Kesaa
JOB 5 IGBOB