Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 5:17-18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 5:17-18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ Chineke na-adọ aka na ntị; ya mere, ajụla ịdọ aka na ntị nke Onye pụrụ ime ihe niile. Nʼihi na ọ na-etihịa mmadụ ahụ ma na-ekechikwa ọnya ha; Ọ na-eti mmadụ ihe, ma aka ya na-agwọkwa.

JOB 5:17-18 IGBOB (Bible Nso)

Le, onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu, onye Chineke nābara nba: Aju-kwa-la idọ-aka-na-nti nke Onye puru ime ihe nile. N'ihi na Onye ahu nēme ka ihe b͕ue nb͕u, Ọ nēké kwa eke; O nētib͕u, aka-Ya nēme kwa ka adiri ndu.