JOB 37:5 - Compare All Versions
JOB 37:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụzọ dị ebube ka olu Chineke si ada dịka egbe eluigwe; ọ na-eme ọtụtụ ihe ukwuu nke anyị na-apụghị ịghọta.
Kesaa
JOB 37 BIUJOB 37:5 IGBOB (Bible Nso)
Chineke nēji olu-Ya ma éb͕è-elu-igwe n'uzọ di ebube; Ọ nēme ihe uku, ma ayi amaghi ha.
Kesaa
JOB 37 IGBOB