JOB 36:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 36:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Chineke dị ike ma ọ dịghị eleda mmadụ ọbụla anya; ọ dị ike, bụrụkwa onye na-eme ihe ọbụla o zubere ime.
Kesaa
JOB 36 BIUJOB 36:5 IGBOB (Bible Nso)
Le, Chineke di ike, Ọ dighi-aju kwa onye ọ bula: Ọ di ike n'ike nke obi.
Kesaa
JOB 36 IGBOB