Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 36:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 36:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ndị na-ahụsị anya ka ọ na-azọpụta site nʼahụhụ ha; na-agwa ha okwu site na mkpagbu ha.

JOB 36:15 IGBOB (Bible Nso)

Ọ nādọputa onye ewedara n'ala na nweda-n'ala-ya. Ọ nēkpughe kwa nti-ha nime nmeb͕u.