Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 36:11 - Compare All Versions

JOB 36:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na ha erube isi, jekwaara ya ozi, ha ga-abụ ndị ga-ebi oge ndụ ha fọdụrụ nʼakụnụba, biekwa ogologo ndụ ha niile nʼafọ ojuju.

JOB 36:11 IGBOB (Bible Nso)

Ọ buru na ha anu, we fè Ya òfùfè, Ha gēme ka ubọchi nile ha gwusia n'ọdi-nma, Me kwa ka arọ nile ha gwusia n'ihe-utọ.