JOB 34:32 - Compare All Versions
JOB 34:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko, zi m ihe ndị ahụ m na-apụghị ịhụ; ọ bụrụ na m emehiela, agaghị m emekwa ya ọzọ.’
Kesaa
JOB 34 BIUJOB 34:32 IGBOB (Bible Nso)
Ihe m'nāhughi, Gi onwe-gi zím ya: Ọ buru na emewom ajọ omume, m'gaghi-eme kwa ya ọzọ?
Kesaa
JOB 34 IGBOB