JOB 31:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 31:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na ọ naghị ahụ ụzọ m niile, gụọkwa nzọ ukwu m niile ọnụ?
Kesaa
JOB 31 BIUJOB 31:4 IGBOB (Bible Nso)
Yà onwe-ya adighi-ahu uzọm nile, Gu kwa nzọ-ukwum nile ọnu?
Kesaa
JOB 31 IGBOB