JOB 30:26 - Compare All Versions
JOB 30:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe m lere anya ihe ọma, ihe ọjọọ bịara; mgbe m lere anya ìhè, mgbe ahụ ka ọchịchịrị bịara.
Kesaa
JOB 30 BIUJOB 30:26 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e m'lere anya ezi ihe, ihe ọjọ bia-kwa-ra; M'we chere ìhè, ma ọchichiri biara.
Kesaa
JOB 30 IGBOB