Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 30:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 30:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Chineke m, anam etiku gị ma ị dịghị aza m; anam eguzo ọtọ, ma naanị anya ka i lere m.

JOB 30:20 IGBOB (Bible Nso)

Anametiku Gi, ma I dighi-azam: Eguzorom ọtọ, I we lekwasim anya.