Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 3:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 3:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼikpeazụ, onye kwuru okwu bụ Job nʼonwe ya. O kwuru okwu bụọ ụbọchị a mụrụ ya ọnụ.

JOB 3:1 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ihe a gasiri, Job saghere ọnu-ya, kọcha ubọchi-ya.