Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 28:20-21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 28:20-21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Olee ebe amamihe si abịa? Olee ebe nghọta bi? E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe.

JOB 28:20-21 IGBOB (Bible Nso)

Ma amam-ihe, òle ebe o si bia? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta? N'ihi na ezonariwo ya n'anya ihe nile di ndu, Esiwo kwa n'anu-ufe nke elu-igwe zopu ya.