Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 28:12-13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 28:12-13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe? Olee kwa ebe nghọta bi? Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya, agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ.

JOB 28:12-13 IGBOB (Bible Nso)

Ma amam-ihe, òle ebe agāchọputa ya? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta? Madu amaghi ọ̀rùrù-ọnu-ya; Agaghi-achọta kwa ya n'ala ndi di ndu.