JOB 27:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 27:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m ejigidesi ezi omume m aka ike, agaghị m ahapụ ya; o nwekwaghị mgbe obi m ga-ata m ụta ogologo ụbọchị niile nke ndụ m.
Kesaa
JOB 27 BIUJOB 27:6 IGBOB (Bible Nso)
Ezi omumem ka m'jideworo, m'gaghia ara kwa ya aka: Obim adighi-atam uta bayere otù n'ubọchim nile.
Kesaa
JOB 27 IGBOB