Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 27:3-4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 27:3-4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m, mgbe iku ume Chineke dịkwa nʼimi m, egbugbere ọnụ m agaghị ekwu ihe ọjọọ, ire m agakwaghị ekwu okwu aghụghọ.

JOB 27:3-4 IGBOB (Bible Nso)

(N'ihi na ogologo mb͕e nile umem di nimem, Mọ nke Chineke di kwa n'imem;) N'ezie eb͕ub͕ere-ọnum adighi-ekwu okwu ajọ omume, Irem adighi-atamu kwa ntamu aghughọ.