JOB 26:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 26:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu. O nweghị ihe o kokwasịrị ụwa nʼelu ya.
Kesaa
JOB 26 BIUJOB 26:7 IGBOB (Bible Nso)
Ọ nēseti Ugwu n'elu ebe tọb͕ọrọ n'efu, O nēkokwasi kwa uwa n'ihe nābughi ihe.
Kesaa
JOB 26 IGBOB