JOB 25:2-3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 25:2-3 IGBOB (Bible Nso)
Ọchichi na oké egwu di n'aka-Ya; O nēme udo n'ebe-Ya nile di elu. Usu-Ya, hà nwere ọnu-ọgugu? Ònye kwa ka ìhè-Ya nādighi-awakwasi?
Kesaa
JOB 25 IGBOBJOB 25:2-3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ike ọchịchị na oke egwu bụ nke Chineke; Ọ bụ ya na-eme ka udo dịrị nʼeluigwe. Onye pụrụ ịgụta usuu ndị agha ya ọnụ? Onye kwa ka ìhè ya na-adịghị enwukwasị?
Kesaa
JOB 25 BIU