JOB 22:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 22:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ịlaghachikwute Onye pụrụ ime ihe niile, ọ ga-eweghachi gị nʼọnọdụ gị; ọ bụrụ na iwezuga ihe mmebi iwu mee ka ọ dị anya site nʼebe ụlọ ikwu gị dị
Kesaa
JOB 22 BIUJOB 22:23 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru na i laghachikute Onye puru ime ihe nile, agēwuli gi elu dika ulo; I gēme ka ajọ omume di anya n'ebe ulo-ikwū-gi nile di.
Kesaa
JOB 22 IGBOB