JOB 22:21-22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 22:21-22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Doo onwe gị nʼokpuru Chineke ka gị na ya nọọ nʼudo, nʼụzọ dị otu a, ọganihu ga-abịara gị. Gee ntị, nabata ndụmọdụ si ya nʼọnụ, doo okwu ya niile nʼobi gị.
Kesaa
JOB 22 BIUJOB 22:21-22 IGBOB (Bible Nso)
Biko, mara Ya nke-ọma, we nọ n'udo: Nime ihe ndia ka ọdi-nma gābiakute gi. Biko, nara iwu n'ọnu-Ya, Do kwa okwu-Ya nile n'obi-gi.
Kesaa
JOB 22 IGBOB