JOB 21:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 21:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma, ebe ọ bụ ya na-ekpe ndị kachasị elu ikpe?
Kesaa
JOB 21 BIUJOB 21:22 IGBOB (Bible Nso)
Ọ̀ di onye gēzí Chineke ọmuma-ihe? Ebe Ya onwe-ya nēkpe ndi di elu ikpe.
Kesaa
JOB 21 IGBOB