JOB 20:4-5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 20:4-5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie, ị maara otu ọ dị site na mgbe ochie, ya bụ kemgbe e debere mmadụ nʼụwa. Obi ụtọ nke onye na-emebi iwu na-adị nwa mgbe nta, ọṅụ nke ndị na-amaghị Chineke na-anọ naanị nwa oge.
Kesaa
JOB 20 BIUJOB 20:4-5 IGBOB (Bible Nso)
Ì mawo nka site na mb͕e ochie, Site na mb͕e edoro madu n'elu uwa, Na iti-nkpu-ọǹù nke ndi nēmebi iwu di nkpunkpu, Na ọṅù nke onye emeruru emeru nādi kwa rue mb͕e ntabi-anya?
Kesaa
JOB 20 IGBOB