JOB 19:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 19:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m ga-eji anya m abụọ hụ ya, mụ onwe m, ọ bụghị onye ọzọ. Lee ka obi m si anụ ọkụ nʼime m maka nke a!
Kesaa
JOB 19 BIUJOB 19:27 IGBOB (Bible Nso)
Onye mu onwem gāhuru onwem, Anyam abua gāhu kwa Ya, Ọ bughi kwa onye ala ọzọ. Akurum abua agwusiwo n'imem.
Kesaa
JOB 19 IGBOB