JOB 18:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 18:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“A na-afụnyụ oriọna nke onye na-emebi iwu; ire ọkụ ya ga-akwụsịkwa inwu enwu
Kesaa
JOB 18 BIUJOB 18:5 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, agēmenyu ìhè nke ndi nēmebi iwu, Ọ dighi kwa ire-ọku nke ọku-ya gēnwu.
Kesaa
JOB 18 IGBOB