Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOB 17:8-9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOB 17:8-9 IGBOB (Bible Nso)

Ibobo bayere nka gānwu ndi ziri ezi n'aru, Onye nēmeghi ihe ọjọ gākpọte kwa onwe-ya imegide onye emeruru emeru. Ma onye ezi omume gējisi ike n'iso uzọ-ya, Onye nke aka-ya abua di ọcha ganāga n'iru n'iru n'inwe ume.

JOB 17:8-9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị na-eme ihe ziri ezi na-akụja mgbe ha hụrụ nke a; ndị aka ha dị ọcha na-enwe mkpali megide ndị ajọ omume. Ma otu ọbụla ọ dị, ndị ezi omume ga-aga nʼihu nʼiso ụzọ ha, ndị aka ha dị ọcha ga-aga nʼihu nʼịdị ike.