JOB 17:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 17:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Debere m ihe ebe nʼebe gị Chineke nọ. Olee onye ọzọ pụrụ ịnara m nʼakaebe?
Kesaa
JOB 17 BIUJOB 17:3 IGBOB (Bible Nso)
Biko, do ihe-ibe, burum onye-mbe n'ebe Gi onwe-gi nọ; Ònye ka ọ bu, bú onye gānaram n'aka?
Kesaa
JOB 17 IGBOB