JOB 16:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 16:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe, onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu.
Kesaa
JOB 16 BIUJOB 16:19 IGBOB (Bible Nso)
Ọbuná ub͕u a, le, n'elu-igwe ka Onye-àmàm nọ, Onye nēkwurum nọ kwa n'ebe di elu.
Kesaa
JOB 16 IGBOB