JOB 15:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 15:31 IGBOB (Bible Nso)
Ka ọ ghara ikwere n'ihe-efu, eduhiewo ya: N'ihi na ihe-efu gābu ihe-nb͕anwe-ya.
Kesaa
JOB 15 IGBOBJOB 15:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka onye dị otu a hapụ ịghọgbu onwe ya site nʼịtụkwasị uche nʼihe efu, nʼihi na ọ dịghị ụgwọ ọrụ ọbụla ọ ga-enweta.
Kesaa
JOB 15 BIU