JOB 14:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 14:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma olileanya dịịrị osisi; nʼihi na ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epuchikwa, alaka ọhụrụ ya aghaghị ịwapụtakwa.
Kesaa
JOB 14 BIUJOB 14:7 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na olile-anya diri osisi na ọ gēpute ọzọ, ma eb͕utue ya, Na ome-ya agaghi-akwusi kwa.
Kesaa
JOB 14 IGBOB