JOB 13:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 13:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta maka na ọ dịghị onye ajọ omume ọbụla pụrụ ịbịa nʼihu ya.
Kesaa
JOB 13 BIUJOB 13:16 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, Ya onwe-ya gāburum nzọputa; N'ihi na onye emeruru emeru agaghi-abia n'iru Ya.
Kesaa
JOB 13 IGBOB