JOB 1:21-22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOB 1:21-22 IGBOB (Bible Nso)
o si, Ọtọ ka m'b͕ara si n'afọ nnem puta, ọtọ ka m'gāb͕a kwa laghachi n'ebe ahu: Jehova nyere, Jehova anarawo kwa; ka aha Jehova buru ihe agọziri agọzi. N'ihe a nile Job emehieghi, ọ sighi kwa na Chineke mere ihe-nzuzu.
Kesaa
JOB 1 IGBOBJOB 1:21-22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
kwuo sị: “Ọtọ ka m gba mgbe m si nʼafọ nne m pụta nʼọnọdụ ịgba ọtọ ka m ga-eji laghachikwa. ONYENWE ANYị nyere ihe niile, ONYENWE ANYị ewerekwala ihe niile, ka aha ONYENWE ANYị bụrụ ihe a gọziri agọzi.” Nʼime ihe ndị a niile, Job emehieghị site nʼibo Chineke ebubo ime ihe ọjọọ.
Kesaa
JOB 1 BIU