Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JỌN 9:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JỌN 9:35 IGBOB (Bible Nso)

Jisus nuru na ha chupuru ya-ri n'èzí; O we chọta ya, si, Gì onwe-gi kwere n'Ọkpara Chineke?

JỌN 9:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Jisọs nụrụ na ha achụpụla ya nʼezi, ma mgbe ọ chọtara ya, ọ sịrị ya, “I kweere na Nwa nke Mmadụ?”