JỌN 8:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JỌN 8:41 IGBOB (Bible Nso)
Unu onwe-unu nālu ọlu nna-unu. Ha siri Ya, Amughi ayi onwe-ayi site n'ikwa-iko otù Nna ka ayi nwere, bú Chineke.
Kesaa
JỌN 8 IGBOBJỌN 8:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na-arụ ọrụ nna unu rụrụ.” Ha sịrị ya, “Anyị abụghị ụmụ a mụrụ site nʼịkwa iko; naanị Chineke ya onwe ya bụ otu Nna anyị nwere.”
Kesaa
JỌN 8 BIU