JỌN 3:3 - Compare All Versions
JỌN 3:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara sị ya, “Nʼezie, nʼezie agwa m unu, ọ bụrụ na amụghị mmadụ ọzọ, ọ pụghị ịhụ alaeze Chineke anya.”
Kesaa
JỌN 3 BIUJỌN 3:3 IGBOB (Bible Nso)
Jisus zara, si ya, N'ezie, n'ezie, asi mi, Ọ buru na amughi madu ọzọ, ọ pughi ihu ala-eze Chineke anya.
Kesaa
JỌN 3 IGBOB