JỌN 16:12-13
JỌN 16:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Enwere m ọtụtụ ihe ọzọ m ga-agwa unu. Ma ugbu a, unu agaghị anabatalị ha. Ma mgbe Mmụọ eziokwu ahụ bịara, ọ ga-eduba unu nʼeziokwu niile. Ọ gaghị ekwu ihe banyere onwe ya, kama ọ bụ ihe niile ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu. Ọ ga-ezikwa unu ihe niile gaje ịbịa.
Kesaa
Gụọ JỌN 16JỌN 16:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Enwerem ọtutu ihe ọzọ igwa unu, ma unu apughi ibūru ha ub͕u a. Ma mb͕e ọ bula Onye ahu gābia, bú Mọ nke ezi-okwu, Ọ gēdubà unu n'ezi-okwu nile: n'ihi na Ọ gaghi-ekwu n'Onwe-ya; kama ka ihe Ọ nānu ra, ihe ndia ka Ọ gēkwu: Ọ gākọ-kwa-ra unu ihe nile nke nābia.
Kesaa
Gụọ JỌN 16