JỌN 15:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JỌN 15:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dị ka Nna sị hụ m nʼanya, otu a ka m sị hụkwa unu nʼanya. Ya mere, nọgidenụ nʼime ịhụnanya m.
Kesaa
JỌN 15 BIUJỌN 15:9 IGBOB (Bible Nso)
Dika Nnam hurum n'anya, Mu onwem hu-kwa-ra unu n'anya: nọgidenu nime ihu-n'anyam.
Kesaa
JỌN 15 IGBOB