Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JỌN 15:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JỌN 15:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-egbuda alaka ọbụla dị nʼime m nke na-adịghị amị mkpụrụ. Ma alaka ọbụla na-amị mkpụrụ ka ọ na-egbucha, ka o nwee ike mịa mkpụrụ dị ọtụtụ.

JỌN 15:2 IGBOB (Bible Nso)

Alaka ọ bula nimem nke nādighi-ami nkpuru, O wepu ya: alaka ọ bula nke nāmi nkpuru, O nēme kwa ya ka ọ di ọcha, ka o we mia nkpuru kari.