JỌN 14:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JỌN 14:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ọbụla unu ga-arịọ site nʼaha m, aga m enye unu ya, ka e nwe ike nye Nna ahụ otuto site nʼỌkpara ya.
Kesaa
JỌN 14 BIUJỌN 14:13 IGBOB (Bible Nso)
Ihe ọ bula unu gāriọ kwa n'aham, ihe ahu ka M'gēme, ka ewe nye Nnam otuto nime Ọkpara-Ya.
Kesaa
JỌN 14 IGBOB